-
Ọrụ Ndịozi 1:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 wee sị ha: “Ndị Galili, gịnị mere unu ji guzoro na-ele anya na mbara igwe? Jizọs a, onye si ebe unu nọ gbagoo na mbara igwe, ga-esi otú a bịa, ya bụ, otú a unu hụrụ ya ka ọ na-abanye na mbara igwe.”
-