Ọrụ Ndịozi 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 ‘Chineke kwuru, sị, “N’oge ikpeazụ, m ga-awụkwasị mmụọ m n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla. Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi nwoke unu ga-arọkwa nrọ.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:17 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2020, p. 6-7 Ụbọchị Jehova, p. 167 Ụlọ Nche,8/1/2002, p. 155/1/1998, p. 13-14, 185/15/1995, p. 116/1/1990, p. 12
17 ‘Chineke kwuru, sị, “N’oge ikpeazụ, m ga-awụkwasị mmụọ m n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla. Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi nwoke unu ga-arọkwa nrọ.+
2:17 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2020, p. 6-7 Ụbọchị Jehova, p. 167 Ụlọ Nche,8/1/2002, p. 155/1/1998, p. 13-14, 185/15/1995, p. 116/1/1990, p. 12