Ọrụ Ndịozi 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’eziokwu, Mosis sịrị: ‘Jehova* bụ́ Chineke unu ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.+ Geenụ ntị n’ihe ọ bụla ọ ga-agwa unu.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:22 Ụlọ Nche,11/15/1991, p. 28-31
22 N’eziokwu, Mosis sịrị: ‘Jehova* bụ́ Chineke unu ga-esi n’ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka m.+ Geenụ ntị n’ihe ọ bụla ọ ga-agwa unu.+