Ọrụ Ndịozi 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ka unu niile na ndị Izrel niile mara na a gwọrọ nwoke a n’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret.+ Ọ bụkwa Jizọs, onye unu kpọgidere n’osisi,+ Chineke akpọlite ya n’ọnwụ,+ mere ahụ́ ji dị nwoke a guzo n’ihu unu mma.
10 ka unu niile na ndị Izrel niile mara na a gwọrọ nwoke a n’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret.+ Ọ bụkwa Jizọs, onye unu kpọgidere n’osisi,+ Chineke akpọlite ya n’ọnwụ,+ mere ahụ́ ji dị nwoke a guzo n’ihu unu mma.