Ọrụ Ndịozi 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ndị niile na-eso ụzọ Jizọs nwere otu obi.* O nweghịkwa onye ọ bụla n’ime ha na-ekwu na nke ọ bụla n’ime ihe ndị o nwere bụ nke ya. Kama ha nwekọrọ ihe niile ọnụ.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:32 Ụlọ Nche,12/1/1990, p. 24
32 Ndị niile na-eso ụzọ Jizọs nwere otu obi.* O nweghịkwa onye ọ bụla n’ime ha na-ekwu na nke ọ bụla n’ime ihe ndị o nwere bụ nke ya. Kama ha nwekọrọ ihe niile ọnụ.+