Ọrụ Ndịozi 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe a ha kwuru masịrị ìgwè mmadụ ahụ niile, ha ahọrọ Stivin, bụ́ nwoke okwukwe ya siri ike na onye mmụọ nsọ na-achị. Ha họkwaara Filip,+ Prọkọrọs, Naịkenọ, Taịmọn, Pamenas, na Nikọleọs, onye Antiọk na-ekpebu okpukpe ndị Juu.* Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 9 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 18
5 Ihe a ha kwuru masịrị ìgwè mmadụ ahụ niile, ha ahọrọ Stivin, bụ́ nwoke okwukwe ya siri ike na onye mmụọ nsọ na-achị. Ha họkwaara Filip,+ Prọkọrọs, Naịkenọ, Taịmọn, Pamenas, na Nikọleọs, onye Antiọk na-ekpebu okpukpe ndị Juu.*