Ọrụ Ndịozi 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chineke kwukwara na ụmụ* ya ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+
6 Chineke kwukwara na ụmụ* ya ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+