Ọrụ Ndịozi 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ napụtara ya n’oge niile a na-akpagbu ya, nye ya amamihe ma mee ka ihe ya masị Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ezinụlọ ya niile.+
10 Ọ napụtara ya n’oge niile a na-akpagbu ya, nye ya amamihe ma mee ka ihe ya masị Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ezinụlọ ya niile.+