Ọrụ Ndịozi 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi ya, a kụziiri Mosis ihe otú kacha mma e si akụzi ihe n’Ijipt. N’eziokwu, ọ na-ekwu okwu ka dike, na-emekwa ọtụtụ nnukwu ihe.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:22 Ụlọ Nche,10/15/2014, p. 306/15/2012, p. 213/15/2007, p. 196/15/2002, p. 10
22 N’ihi ya, a kụziiri Mosis ihe otú kacha mma e si akụzi ihe n’Ijipt. N’eziokwu, ọ na-ekwu okwu ka dike, na-emekwa ọtụtụ nnukwu ihe.+