Ọrụ Ndịozi 7:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E mechaa, ụmụ ndị nna nna anyị hà butere ụlọikwuu a mgbe Joshụa du ha bata n’ala a bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ụlọikwuu ahụ dịgidere ebe a ruo n’oge Devid.
45 E mechaa, ụmụ ndị nna nna anyị hà butere ụlọikwuu a mgbe Joshụa du ha bata n’ala a bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ụlọikwuu ahụ dịgidere ebe a ruo n’oge Devid.