Ọrụ Ndịozi 8:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Mgbe ha si na mmiri ahụ pụta, mmụọ Jehova* duuru Filip pụọ ngwa ngwa, nwoke ahụ ahụghịkwa ya ọzọ, kama ọ nọ na-aga ebe ọ na-aga na-aṅụrị ọṅụ.
39 Mgbe ha si na mmiri ahụ pụta, mmụọ Jehova* duuru Filip pụọ ngwa ngwa, nwoke ahụ ahụghịkwa ya ọzọ, kama ọ nọ na-aga ebe ọ na-aga na-aṅụrị ọṅụ.