Ọrụ Ndịozi 8:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ma Filip gara Ashdọd. Ọ nọkwa na-ezisa ozi ọma n’obodo dị iche iche ruo mgbe ọ garuru Sizaria.+