Ọrụ Ndịozi 9:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Pita wee bilie soro ha gawa. Mgbe o ruru, ha duuru ya gaa n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu. Ụmụ nwaanyị isi mkpe niile bịakwutekwara ya na-ebe ákwá, na-egosi ya ọtụtụ uwe mwụda* na uwe ndị ọzọ Dọkas kwaara ha mgbe ọ dị ndụ. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:39 Ịgba Àmà, p. 67 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 18
39 Pita wee bilie soro ha gawa. Mgbe o ruru, ha duuru ya gaa n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu. Ụmụ nwaanyị isi mkpe niile bịakwutekwara ya na-ebe ákwá, na-egosi ya ọtụtụ uwe mwụda* na uwe ndị ọzọ Dọkas kwaara ha mgbe ọ dị ndụ.