Ọrụ Ndịozi 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’echi ya, ka ha nọ na-aga, na-erukwa obodo ahụ nso, Pita gbagooro n’elu ụlọ* n’ihe dị ka n’awa nke isii* ka ọ nọrọ ebe ahụ kpee ekpere. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:9 Ụlọ Nche,5/15/1990, p. 25
9 N’echi ya, ka ha nọ na-aga, na-erukwa obodo ahụ nso, Pita gbagooro n’elu ụlọ* n’ihe dị ka n’awa nke isii* ka ọ nọrọ ebe ahụ kpee ekpere.