Ọrụ Ndịozi 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe o jidere ya, ọ tụbara ya n’ụlọ mkpọrọ,+ nyefee ya n’aka ndị agha dị iri na isii ka ha na-eche ya nche, anọ chechaa, anọ ọzọ echee. O bu n’uche ịkpọpụta ya* n’ihu ndị Juu ma e mechaa Ememme Ngabiga. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:4 Ịgba Àmà, p. 77-78 Ụlọ Nche,1/15/2012, p. 126/1/1990, p. 20
4 Mgbe o jidere ya, ọ tụbara ya n’ụlọ mkpọrọ,+ nyefee ya n’aka ndị agha dị iri na isii ka ha na-eche ya nche, anọ chechaa, anọ ọzọ echee. O bu n’uche ịkpọpụta ya* n’ihu ndị Juu ma e mechaa Ememme Ngabiga.