Ọrụ Ndịozi 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, mmụọ ozi Jehova* bịara guzoro ebe ahụ,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya, sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:7 Ụlọ Nche,1/15/2012, p. 12-13
7 Ma, mmụọ ozi Jehova* bịara guzoro ebe ahụ,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya, sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+