Ọrụ Ndịozi 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe Banabas+ na Sọl butechaara ụmụnna nọ na Jeruselem ihe enyemaka,+ ha laghachiri Antiọk. Ha kpọọrọ Jọn,+ onye aha ya bụkwa Mak. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:25 Ịgba Àmà, p. 121 Ụlọ Nche,3/15/2010, p. 7
25 Mgbe Banabas+ na Sọl butechaara ụmụnna nọ na Jeruselem ihe enyemaka,+ ha laghachiri Antiọk. Ha kpọọrọ Jọn,+ onye aha ya bụkwa Mak.