Ọrụ Ndịozi 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nwere ndị amụma na ndị na-akụzi ihe n’ọgbakọ dị n’Antiọk.+ Ha bụ: Banabas na Simiọn onye aha ya bụkwa Naịja, na Lushiọs onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, nakwa Sọl. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:1 Ụlọ Nche,6/15/1990, p. 10
13 E nwere ndị amụma na ndị na-akụzi ihe n’ọgbakọ dị n’Antiọk.+ Ha bụ: Banabas na Simiọn onye aha ya bụkwa Naịja, na Lushiọs onye Saịrini, na Manen onye ya na Herọd onye na-achị ógbè ahụ gụkọrọ akwụkwọ, nakwa Sọl.