-
Ọrụ Ndịozi 13:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Mgbe ha gazuru agwaetiti ahụ niile wee ruo Pefọs, ha hụrụ otu nwoke onye Juu, bụ́ dibịa afa. Aha ya bụ Baa-Jizọs. Ọ bụkwa onye amụma ụgha.
-