Ọrụ Ndịozi 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe a gụpụtachaara ndị mmadụ Iwu Mosis+ na Akwụkwọ Ndị Amụma,* ndị isi oche ụlọ nzukọ ahụ sịrị ha: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu ga-agba anyị ume, kwuwenụ ya.”
15 Mgbe a gụpụtachaara ndị mmadụ Iwu Mosis+ na Akwụkwọ Ndị Amụma,* ndị isi oche ụlọ nzukọ ahụ sịrị ha: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu ga-agba anyị ume, kwuwenụ ya.”