Ọrụ Ndịozi 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Chineke ndị Izrel họọrọ nna nna anyị hà, meekwa ka ha bụrụ mba dị ike mgbe ha bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt. O jikwa ike ya dị ukwuu* kpọpụta ha n’ala ahụ.+
17 Chineke ndị Izrel họọrọ nna nna anyị hà, meekwa ka ha bụrụ mba dị ike mgbe ha bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt. O jikwa ike ya dị ukwuu* kpọpụta ha n’ala ahụ.+