Ọrụ Ndịozi 13:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Ụmụnna m, ndị si n’agbụrụ Ebreham nakwa ndị ọzọ na-atụ egwu Chineke n’ime unu, ọ bụ anyị niile ka Chineke ziteere ozi gbasara nzọpụta anyị.+
26 “Ụmụnna m, ndị si n’agbụrụ Ebreham nakwa ndị ọzọ na-atụ egwu Chineke n’ime unu, ọ bụ anyị niile ka Chineke ziteere ozi gbasara nzọpụta anyị.+