Ọrụ Ndịozi 13:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Mgbe ndị mba ọzọ nụrụ ihe a, ha malitere ịṅụrị ọṅụ, na-ekwukwa na okwu Jehova* dị ebube. Ndị niile na-akpa àgwà otú na-egosi na ha chọrọ inweta ndụ ebighị ebi wee ghọọ ndị na-eso ụzọ Jizọs. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:48 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2018, p. 12 Ụlọ Nche,7/1/2000, p. 11-121/15/1991, p. 15-17
48 Mgbe ndị mba ọzọ nụrụ ihe a, ha malitere ịṅụrị ọṅụ, na-ekwukwa na okwu Jehova* dị ebube. Ndị niile na-akpa àgwà otú na-egosi na ha chọrọ inweta ndụ ebighị ebi wee ghọọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.