-
Ọrụ Ndịozi 15:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Mgbe ọgbakọ ahụ dupụchara ụmụnna ndị a, Pọl na ndị ya na ha so gara Finishia, gaakwa Sameria, na-akọrọ ha ihe niile gbasara otú ndị mba ọzọ si na-echegharị. Obi bụkwa ụmụnna ahụ niile sọ aṅụrị mgbe ha nụrụ ihe ndị a.
-