Ọrụ Ndịozi 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Otú o si were anyị ka o sikwa were ha,+ n’ihi na o mere ka obi ha dị ọcha maka na ha nwere okwukwe.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:9 Ịgba Àmà, p. 106
9 Otú o si were anyị ka o sikwa were ha,+ n’ihi na o mere ka obi ha dị ọcha maka na ha nwere okwukwe.+