Ọrụ Ndịozi 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na kemgbe oge ochie, e nwere ndị na-ekwusa banyere Mosis n’obodo dị iche iche, n’ihi na e nwere ndị na-agụpụta ihe ndị o dere n’ụlọ nzukọ dị iche iche kwa ụbọchị izu ike.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:21 Ịgba Àmà, p. 109, 111 Ụlọ Nche,5/1/1995, p. 116/15/1990, p. 13
21 N’ihi na kemgbe oge ochie, e nwere ndị na-ekwusa banyere Mosis n’obodo dị iche iche, n’ihi na e nwere ndị na-agụpụta ihe ndị o dere n’ụlọ nzukọ dị iche iche kwa ụbọchị izu ike.”+