Ọrụ Ndịozi 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Pọl kwuru na ya chọrọ ka Timoti soro ya na-aga ebe ndị ọ na-aga. Ọ kpọọrọ ya. Ma, o bu ụzọ bie ya úgwù n’ihi ndị Juu nọ ebe ndị ahụ,+ maka na ha niile ma na nna ya bụ onye Grik. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:3 Ịgba Àmà, p. 122 Ụlọ Nche,11/1/2015, p. 145/15/2008, p. 3212/1/2003, p. 206/15/1990, p. 14
3 Pọl kwuru na ya chọrọ ka Timoti soro ya na-aga ebe ndị ọ na-aga. Ọ kpọọrọ ya. Ma, o bu ụzọ bie ya úgwù n’ihi ndị Juu nọ ebe ndị ahụ,+ maka na ha niile ma na nna ya bụ onye Grik.