-
Ọrụ Ndịozi 16:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 N’Ụbọchị Izu Ike, anyị gara n’ihu ọnụ ụzọ ámá, gaa nọrọ n’akụkụ otu osimiri. Anyị nụrụ na e nwere ebe a na-ekpe ekpere ebe ahụ. Mgbe anyị garuru, anyị nọdụrụ ala malite ịgwa ụmụ nwaanyị gbakọrọ ebe ahụ okwu.
-