Ọrụ Ndịozi 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Otu nwaanyị aha ya bụ Lidia nọkwa na-ege ntị. Nwaanyị a na-ere ákwà na-acha pọpụl.* Ọ bụ onye Tayataịra,+ ọ na-atụkwa egwu Chineke. Jehova* wee meghee obi ya, ya anabata ihe Pọl na-ekwu. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:14 Ịgba Àmà, p. 132 Ụlọ Nche,9/15/1996, p. 26-276/15/1990, p. 15-16
14 Otu nwaanyị aha ya bụ Lidia nọkwa na-ege ntị. Nwaanyị a na-ere ákwà na-acha pọpụl.* Ọ bụ onye Tayataịra,+ ọ na-atụkwa egwu Chineke. Jehova* wee meghee obi ya, ya anabata ihe Pọl na-ekwu.