Ọrụ Ndịozi 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụnna zipụrụ Pọl ozugbo ka ọ gawa n’akụkụ oké osimiri.+ Ma Saịlas na Timoti nọgidere ebe ahụ.