Ọrụ Ndịozi 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ebe ahụ, ọ hụrụ otu onye Juu aha ya bụ Akwịla+ nakwa Prisila nwunye ya. Nwoke a bụ onye Pọntọs, o tebeghịkwa ha si Ịtali bịa ebe a. Ha bịara ebe a maka na Klọdiọs gwara ndị Juu niile ka ha pụọ na Rom. Pọl wee gakwuru ha. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:2 Ịgba Àmà, p. 137 Ụlọ Nche,11/15/2003, p. 19-2012/15/1996, p. 226/15/1990, p. 18-19
2 N’ebe ahụ, ọ hụrụ otu onye Juu aha ya bụ Akwịla+ nakwa Prisila nwunye ya. Nwoke a bụ onye Pọntọs, o tebeghịkwa ha si Ịtali bịa ebe a. Ha bịara ebe a maka na Klọdiọs gwara ndị Juu niile ka ha pụọ na Rom. Pọl wee gakwuru ha.