Ọrụ Ndịozi 18:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, ha niile jidere Sọstenis+ onyeisi oche ụlọ nzukọ ma malite iti ya ihe n’ihu ebe ahụ a na-anọ ekpe ikpe. Ma, Galio atụpụghị ọnụ n’ihe a niile. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:17 Ịgba Àmà, p. 153 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 326/15/1990, p. 19
17 N’ihi ya, ha niile jidere Sọstenis+ onyeisi oche ụlọ nzukọ ma malite iti ya ihe n’ihu ebe ahụ a na-anọ ekpe ikpe. Ma, Galio atụpụghị ọnụ n’ihe a niile.