Ọrụ Ndịozi 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl si n’ime ime obodo ndị dị n’Eshia gbadata Efesọs.+ Ọ hụrụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs n’ebe ahụ. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:1 Ịgba Àmà, p. 160
19 Mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl si n’ime ime obodo ndị dị n’Eshia gbadata Efesọs.+ Ọ hụrụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs n’ebe ahụ.