Ọrụ Ndịozi 21:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Anyị ezigarala ndị mba ọzọ na-eso ụzọ Jizọs akwụkwọ ozi anyị dere ihe anyị kpebiri ka ha na-eme. Anyị gwara ha ka ha jụ ihe ọ bụla gbasara ikpere arụsị,+ ghara iri ọbara,+ ghara iri anụ a nyagburu anyagbu,*+ gharakwa ịkwa iko.”*+
25 Anyị ezigarala ndị mba ọzọ na-eso ụzọ Jizọs akwụkwọ ozi anyị dere ihe anyị kpebiri ka ha na-eme. Anyị gwara ha ka ha jụ ihe ọ bụla gbasara ikpere arụsị,+ ghara iri ọbara,+ ghara iri anụ a nyagburu anyagbu,*+ gharakwa ịkwa iko.”*+