Ọrụ Ndịozi 21:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 na-eti mkpu, sị: “Ndị Izrel, bịanụ nye aka! Onye a bụ nwoke ahụ na-akụziri ndị nọ ebe niile ka ha ghara iji ndị ala anyị na Iwu Mosis nakwa ụlọ nsọ a kpọrọ ihe. Nke ka njọ bụ na ọ kpọbatadịrị ndị Grik n’ụlọ nsọ a, merụọkwa ebe a dị nsọ.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:28 Ụlọ Nche,12/15/2001, p. 22-23
28 na-eti mkpu, sị: “Ndị Izrel, bịanụ nye aka! Onye a bụ nwoke ahụ na-akụziri ndị nọ ebe niile ka ha ghara iji ndị ala anyị na Iwu Mosis nakwa ụlọ nsọ a kpọrọ ihe. Nke ka njọ bụ na ọ kpọbatadịrị ndị Grik n’ụlọ nsọ a, merụọkwa ebe a dị nsọ.”+