Ọrụ Ndịozi 21:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Mgbe ọ gwara ya kwuwe, Pọl eguzoro na steepụ ụlọ ahụ feere ndị mmadụ aka, ebe niile adaa jụụ, ya amalite ịgwa ha okwu n’asụsụ Hibru.+ Ọ sịrị:
40 Mgbe ọ gwara ya kwuwe, Pọl eguzoro na steepụ ụlọ ahụ feere ndị mmadụ aka, ebe niile adaa jụụ, ya amalite ịgwa ha okwu n’asụsụ Hibru.+ Ọ sịrị: