Ọrụ Ndịozi 22:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Akpagburu m ndị na-eso Ụzọ a,* gbuodị ụfọdụ n’ime ha. M na-eke ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị ha agbụ, na-atụkwa ha mkpọrọ.+
4 Akpagburu m ndị na-eso Ụzọ a,* gbuodị ụfọdụ n’ime ha. M na-eke ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị ha agbụ, na-atụkwa ha mkpọrọ.+