Ọrụ Ndịozi 22:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha nọkwa na-eti mkpu, na-eyipụ uwe elu ha, na-atụsa ha aghara aghara, na-ekpolikwa uzuzu elu.+