Ọrụ Ndịozi 22:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma mgbe ha gbatịrị Pọl ka a pịa ya ụtarị, ọ jụrụ onyeisi ndị agha* guzo ebe ahụ, sị: “Iwu ò nyere unu ikike ịpịa onye Rom a na-amaghị ikpe* ihe?”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:25 Ụlọ Nche,3/1/2015, p. 1212/15/2001, p. 22
25 Ma mgbe ha gbatịrị Pọl ka a pịa ya ụtarị, ọ jụrụ onyeisi ndị agha* guzo ebe ahụ, sị: “Iwu ò nyere unu ikike ịpịa onye Rom a na-amaghị ikpe* ihe?”+