Ọrụ Ndịozi 23:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma egela ha ntị, n’ihi na ihe karịrị ụmụ nwoke iri anọ n’ime ha bu n’obi ichechi ya n’ụzọ. Ha aṅụọkwala iyi na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọ bụla ruo mgbe ha gburu ya.+ Ha dịkwa njikere ugbu a, na-eche ka i meere ha ihe ha chọrọ.” Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:21 Ịgba Àmà, p. 190-191
21 Ma egela ha ntị, n’ihi na ihe karịrị ụmụ nwoke iri anọ n’ime ha bu n’obi ichechi ya n’ụzọ. Ha aṅụọkwala iyi na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọ bụla ruo mgbe ha gburu ya.+ Ha dịkwa njikere ugbu a, na-eche ka i meere ha ihe ha chọrọ.”