Ọrụ Ndịozi 23:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Achọpụtara m na ihe ndị ha sị na o mere bụ ihe gbasara Iwu ha,+ ma, o nweghị nke ọ bụla n’ime ihe ndị ahụ e kwesịrị iji maka ya gbuo ya ma ọ bụ tụọ ya mkpọrọ.
29 Achọpụtara m na ihe ndị ha sị na o mere bụ ihe gbasara Iwu ha,+ ma, o nweghị nke ọ bụla n’ime ihe ndị ahụ e kwesịrị iji maka ya gbuo ya ma ọ bụ tụọ ya mkpọrọ.