Ọrụ Ndịozi 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ọtụtụ afọ gachara, agara m Jeruselem ka m nye onyinye a ga-eji nyere ndị obodo m aka,+ nyekwa ihe ndị a ga-eji chụọrọ Chineke àjà. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:17 Ịgba Àmà, p. 169
17 Mgbe ọtụtụ afọ gachara, agara m Jeruselem ka m nye onyinye a ga-eji nyere ndị obodo m aka,+ nyekwa ihe ndị a ga-eji chụọrọ Chineke àjà.