Ọrụ Ndịozi 24:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka m nọ na-eme ihe ndị a, ha hụrụ m n’ụlọ nsọ mgbe m sacharala onwe m otú iwu kwuru,+ ma ndị mmadụ agbakọtaghị, akpataghịkwa m ọgba aghara. Ma, e nwere ụfọdụ ndị Juu si ná mpaghara Eshia bịa nọ ebe ahụ.
18 Ka m nọ na-eme ihe ndị a, ha hụrụ m n’ụlọ nsọ mgbe m sacharala onwe m otú iwu kwuru,+ ma ndị mmadụ agbakọtaghị, akpataghịkwa m ọgba aghara. Ma, e nwere ụfọdụ ndị Juu si ná mpaghara Eshia bịa nọ ebe ahụ.