-
Ọrụ Ndịozi 24:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ọ gwakwara onyeisi ndị agha ahụ ka ọ kpọchie Pọl, ma, ka ọ hapụ ya ka ọ na-eme ihe ụfọdụ ọ chọrọ ime, nakwa ka o kwe ka ndị enyi ya na-abịa enyere ya aka.
-