Ọrụ Ndịozi 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma Pọl zaara ọnụ ya. Ọ sịrị: “Emebighị m Iwu ndị Juu. Emerụghị m ụlọ nsọ, emehieghịkwa m Siza.”+