Ọrụ Ndịozi 26:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, n’ihi aka Chineke na-enyere m, ana m ezi ma ndị nta ma ndị ukwu ozi ọma ruo taa. Naanị ihe m na-ekwu bụ ihe Mosis na ndị amụma dere na ọ ga-eme.+ Ha dere na
22 Ma, n’ihi aka Chineke na-enyere m, ana m ezi ma ndị nta ma ndị ukwu ozi ọma ruo taa. Naanị ihe m na-ekwu bụ ihe Mosis na ndị amụma dere na ọ ga-eme.+ Ha dere na