Ọrụ Ndịozi 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị bi n’agwaetiti a* meere anyị ihe ọma pụrụ iche. Ha nabatara anyị niile nke ọma, kwanyekwara anyị ọkụ n’ihi mmiri na-ezo nakwa n’ihi oyi na-atụ. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:2 Ịgba Àmà, p. 210 Ụlọ Nche,5/15/2002, p. 195/1/1999, p. 30
2 Ndị bi n’agwaetiti a* meere anyị ihe ọma pụrụ iche. Ha nabatara anyị niile nke ọma, kwanyekwara anyị ọkụ n’ihi mmiri na-ezo nakwa n’ihi oyi na-atụ.