17 Ma, mgbe ụbọchị atọ gachara, ọ kpọrọ ndị isi ndị Juu bi ebe ahụ ka ha bịa. Mgbe ha bịara, ọ sịrị ha: “Ụmụnne m, ọ bụ eziokwu na o nweghị ihe ọjọọ m mere ndị Juu, emebighịkwa m omenala nna nna anyị hà,+ a kpọchiri m ka onye mkpọrọ na Jeruselem, nyefeekwa m n’aka ndị Rom.+