Ọrụ Ndịozi 28:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma mgbe ndị Juu nọ na-asị ka a ghara ịhapụ m, o nweghị ihe ọzọ m ma m ga-eme karịa ịsị ka e wegara Siza okwu m,+ ma ọ bụghị na o nwere ihe m ga-asị na ndị obodo anyị mere. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:19 Ịgba Àmà, p. 213-214
19 Ma mgbe ndị Juu nọ na-asị ka a ghara ịhapụ m, o nweghị ihe ọzọ m ma m ga-eme karịa ịsị ka e wegara Siza okwu m,+ ma ọ bụghị na o nwere ihe m ga-asị na ndị obodo anyị mere.