Ndị Rom 1:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ihe jukwara ha n’obi bụ omume niile na-ezighị ezi,+ ajọ omume, anyaukwu,+ ihe ọjọọ, na anyaụfụ.+ Ha na-egbukwa mmadụ,*+ na-ese okwu, na-aghọ aghụghọ,+ na-ebu iwe n’obi.+ Ha bụkwa ndị asịrị,
29 Ihe jukwara ha n’obi bụ omume niile na-ezighị ezi,+ ajọ omume, anyaukwu,+ ihe ọjọọ, na anyaụfụ.+ Ha na-egbukwa mmadụ,*+ na-ese okwu, na-aghọ aghụghọ,+ na-ebu iwe n’obi.+ Ha bụkwa ndị asịrị,